Gozie Chineke Mkpuruobi mo (Ps. 103:1-6) by Signor Ali-Okoro, Onyinyechi C.M — Lyrics

Signor Ali-Okoro, Onyinyechi C.M Igbo Concert Responsorial Psalms Anthems Solfa notation

Full Lyrics

Gozie Chineke mkpuruobi mo, Gozie Chineke mkpuruobi mo, Ka ihe nile nke di n'imem Gozie, gozie, gozie, gozie kwa aha nsọ Ya. Gozie Chineke mkpuruobi mo, Echefukwala mmeso ọma Ya ọ n'emeso gị. Gozie, gozie, gozie, gozie kwa aha nsọ Ya. Echefukwala mmeso ọma Ya Ọ n'agbaghara gị ajọ omume gị nile. Gozie Chineke, gozie Chineke, Gozie Chineke, gozie Chineke mkpuruobi mo. Ka ihe nile di n'imem, Bu Onye n'agbaghara gị ajọ omume gị nile. Echefukwala mmeso ọma Ya, Bu Onye n'agbaghara gị ajọ omume gị nile. Ọ n'agbapụta ndụ gị n'aka mbibi, Onye n'ekpube gị okpueze, Bu ebere na obi ebere d'iche iche. Idị na nwata ewee mee onwe ya, Dik' ugo, dik' ugo, ugo dị ọhụrụ. Gozie Chineke mkpuruobi mo, Chineke n'emere ndị nile a n'emegbu, Eziomume nile na ihe nile o kpere n'ikpe. CODA Gozie, gozie Chineke, Gozie Chineke mo, Gozie, gozie, gozie Chineke.

Download the sheet music

Gozie Chineke Mkpuruobi mo (Ps. 103:1-6)

Gozie Chineke Mkpuruobi mo (Ps. 103:1-6)

By Signor Ali-Okoro, Onyi...
Solfa
Igbo
7 pages
13 Downloads
Concert Responsorial Psalms Anthems
0 0

More lyrics you may want