Full Lyrics
REFRAIN
Nara O Chineke aja anyị,
aja 'nyi na chunyere gị n'altar gị,
doo ya nsọ o Onyenwe anyị
maka otito nke aha gị dị nsọ.
VERSE 1
Site n'ihụnanya gị Nna,
biko nara gozie.
VERSE 2
Chukwu bi n'igwe, oji ọkụ eri aja
biko nara gozie.
VERSE 3
Aja Kristi chunyere gị
bụ ọbara ya maka mgbapụta 'nyi.
Nara aja 'hụ n'ọbara Jesu Kristi
nke anyị n'achụ na ncheta nke ya.