Full Lyrics
REFRAIN
Nara aja ụmụ gị Chineke
Onye nwe m nara aja ụmụ gị
Biko Nna dịka aja Abel
VERSE 1
Onyinye si n'obi m
Onyinye mara mma nara ya
VERSE 2
Onyinye anyị n'enye gị
Onyinye pụrụ iche nara ya
VERSE 3
Aja nke dị oke ọnụ
Aja anyị n'enye gị nara ya
CODA
Dịka aja Abel
Gozie, gozie anyị, gozie
Gozie anyị nara ya
Dịka aja Abel