Full Lyrics
REFRAIN
Chukwu Nwa emere mmadụ
Ya bụ Dinwenu n'abịa
N'elu altar, n'elu altar,
Site na Sakramanti
Nke Eukaristia dị nsọ.
VERSE 1
Leenu Dinwenu k'ọ n'agbadata.
Onyeọma kachalu,
Nnọọ Dinwenu.
VERSE 2
Bịanụ n'ihu ya sekpuere ya
Ezi Chukwu dị ndụ
Onye dịka Dinwenu.
VERSE 3
Nnọọ Dinwenu abụ m nwa gị
Onye n'etosi
Ka ị bata n'ime m.
VERSE 4
Ebe m n'eleanya gị
Anam ayọkwagị Chukwu di ebebe
Ka ị bata n'ime m.
VERSE 5
Werenụ abụ dị ụtọ nabata Dinwenu
Iji kwukwasị kachasị mma
Bụ b'abụ nye Dinwenu.