Full Lyrics
REFRAIN
Nara onyinye Ezi Chineke,
aja anyi nerunyere gi
n'obi ocha Nara onyinye
magozie ya maka o di mma nke anyi.
VERSE 1
Anya hu achicha anya hu aghi Chukwu
anubim manya Kristi zuroke nime ha nile,
aja anyi nerunyere gi bu maka anyi nile,
Chukwumimi biko nara ya maka o di mma nke anyi.
VERSE 2
Achicha ga gbanwe buru ahu Chukwu
Mmanya aghoro obara di nwe mu
anya nkiti agaghi afu ya, kama o bu eziokwu
Chukwu ihunanya biko nara magozie anyi.
VERSE 3
Onwu Kristi bu aja kasi okonu, na Chukwu
nwuru maka ndi nke ya O bu ihe ihunanya
O were onwe ya nye maka njo anyi nile,
Ijikota anyi na Chukwu; Nna doo nara anyi.