AJA DI ASO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Fred V. C. Uche
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

AJA DI ASO by Fred V. C. Uche — Lyrics

REFRAIN Aja di nsọ, aja dị ọk'ọnụ k'ụmụ Chineke n'achụrụ Chukwu. Aja anyị n'achụrụ Chukwu b'onweanyị, Ahụ na mkpụr'obi anyị. Nara, Nna, nara, nara onyinye ụmụ Gị, Nara aja di nsọ. VERSE 1 Anyị ekele Gị ma k'ọgọ Gị nile. Chukwu biko nara aja, nara ụmụ Gị gọzie. Anyị ekele Gị maka af'ọma Gị. Chukwu biko nara aja, nara ụmụ Gị gọzie. Anyị ekele Gị, Nna, maka ngọzi Gị. Chukwu biko nara aja, nara ụmụ Gị gọzie.
Read full lyrics

About AJA DI ASO

"Aja Di Aso" is a deeply reverent Igbo offertory hymn that has echoed in Nigerian Catholic parishes for decades. Composed by Fred V.C. Uche in 1975, the song captures the true essence of the Offertory: we are not just bringing bread and wine to the altar, but offering our very selves. The refrain beautifully declares that the holy sacrifice we present to God is our own bodies and souls ("Ahụ na mkpụr'obi anyị").

The verses are structured as a litany, allowing a cantor to lead while the congregation and choir answer with a unified plea: "Chukwu biko nara aja, nara ụmụ Gị gọzie" (God, please accept this sacrifice and bless your children). As the cantor moves through prayers of thanksgiving, praise, and a plea for forgiveness, the repetitive response builds a profound sense of communal worship. It is a perfect piece for the presentation of gifts, drawing the whole church into a spirit of humble surrender before the Eucharistic sacrifice begins.