TIWAA OBI ANYI CHUKWU by Emma Eweniko — Lyrics

Emma Eweniko Igbo Communion Hymns Lenten Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Tiwaa n'aa obi anyi Chukwu Gbarie obi anyi Chukwu Ala Eze Gi n'agu anyi aguu Mana obi anyi esi ka VERSE 1 Garu kene n'ogbo ahia Ekpere ana da, abu ana da iche N'obu ndi Muo ozi Mgbe ha kpesiri ekpere Eruo n'ichu ego uwa Ha chefuo ekpere ha Mebekwa ka ha si eme bu VERSE 2 I bata ruo n'ulo nso Ekpere ana da, abu ana da Iche n'obu ndi Muo ozi Ma ndi n'enye ibe ha nsi Ma ndi onu obara Ha ncha juru n'ulo nso Ebe ha so n'ekpere Mgbe ha kpesiri ekpere Ha echefuo Chineke Onye obuna eyili awulo ya VERSE 3 I bata ruo n'ulo nso Otu d'iche iche juru ya Mana ha n'akpa iche iche Onye obuna ma onye otu ya soso O bu kwa ndi b'umu otu Chukwu O bu kwa ndi n'acho ije Eligwe Ma ihu n'anya adighi n'ime ha Tiwaa obi anyi Chukwu VERSE 4 Ufodu bia n'ihu ndi madu Ha n'egosi na ha di nso Mana obi ha bu okwute Tiwaa kene obi ahu Chukwu VERSE 5 Lekene umu ndi n'ezu ori Ha ncha huru onwe ha n'anya Lekene ndi otu nzuzo Ha huru onwe ha n'anya Ma lekene umu Chineke Ihu n'anya koro ha Ekworo, akpoma asi, anya oku n'izo isi Tiwaa obi anyi Chukwu

Download the sheet music

TIWAA OBI ANYI CHUKWU

TIWAA OBI ANYI CHUKWU

By Emma Eweniko
Solfa
Igbo
2 pages
17 Downloads
Communion Hymns Lenten Hymns Prayer Hymns
1 0

More lyrics you may want