Full Lyrics
REFRAIN
Bata n'ime m mee mu obi Sali Sali
Bata n'ime m mee mu otu onye na ndị mma mma
Jesu mu o biko bata n'obi mu o biko
Bia medaa mu obi o, Jesu mu o, obi mu o biko
Bata n'ime m, Ọ bịa julu mu o
VERSE 1
Bata ka I nye mu ndụ ọhụrụ n'obi
Ka I nye mu ọñụ ọhụrụ n'obi
Ka I nye mu ọñụ ọhụrụ
Bata ka I sachaa mu ka m dị ọcha
Wee soro na ndị bụ ndị nke Gị
VERSE 2
Onye Jesu batara n'ime ya g'enwe obi dị ọcha
Obi dị ọcha, obi dị mma, obi dị nsọ
Onye ahụ g'enwe obi dị sam sam
Obi Sali Sali Sali Sali maka na
Jesu anaghị ebi ebe ruru unyi
VERSE 3
Obi Sali Sali, obi yọlị yọlị
Obi Sali Sali, obi yọlị yọlị
Bia medaa mu obi o
Obi Sali Sali, obi yọlị yọlị
Obi Sali Sali, obi yọlị yọlị
Bia medaa mu obi o
Jesu nọ na yọlị yọlị, obi Sali Sali
Jesu nọ na yọlị yọlị, obi Sali Sali
Bia medaa mu obi o
Ukaristia dị nsọ, Sali Sali, obi yọlị yọlị
Bia bata n'ime ndụ mu o, bia nye mu ndụ ọhụrụ
Bia bata n'ime ndụ mu o, ka I doo m asọ
Maka n'I bata n'ime ndụ mu o, obi mu g'adị ọcha
I bata n'ime ndụ mu o, Sali Sali
A bụrụ m onye asachawọrọ n'ọbara nwa atụrụ ahụ
Bụ Jesu Kristi
Sali Sali, obi yọlị yọlị
Bia medaa mu obi o
Bata bata sachaa, bata biri
Obi yọlị yọlị, obi Sali Sali
Obi Sali Sali, obi yọlị yọlị
Bia medaa mu obi o
Ọ bịa julu mu o, obi Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali Sali