Nrioma by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO K'anyị je rie, K'anyị je ṅụọ, K'anyị je rịọ. REFRAIN K'anyị je rie Jesu Kristi ọ bụ nri ọma, Ọ bụ nri ọma. K'anyị je rie Jesu Kristi ọ bụ nri ọma, Jesu mụ o. VERSE 1 Ahụ Kristi Dinwenụ m ọ bụ nri ọma, Nri si n'igwe, Nri n'enye ndụ, Nri n'enye aṅụrị. VERSE 2 K'anyị je nụ je rie, Nri ọma eh, Anyị nwere isi ọma bụ ndị a kpọrọ n'oriri nsọ. VERSE 3 Nri ọma, Nri ọma, Nri ọma. Nara ya, nara ya rie nri ọma, Rie ṅụọ.

Download the sheet music

Nrioma

Nrioma

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo
2 pages
28 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want