K'ANYI JEE NARA CHRISTI by Casmir Chiagozie Ekeh — Lyrics

Casmir Chiagozie Ekeh Igbo Communion Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Bịa nụ ụmụ Chukwu, ụmụ Chukwu, k'anyị je nụ nara Christi n'oriri dị nsọ. Nri n'enye obi ọma, nri n'enye ndụ ebebe, eye, k'anyị jee nie nụ, k'anyị jee nie nụ, nri si n'igwe, nri Christi nyeranyị. CHORUS K'anyị kulie nụ, jee nara, k'anyị jee nie nụ nri ọma. K'anyị kulie nụ, jee nara Christi, bịa rie, nri n'enye ndụ, nri ndị ọma, nri Christi nyeranyị. VERSE 1 Jesu sịrị ahụ m bụ ihe oriri, m bụ ihe ọṅụṅụ, ihe ọṅụṅụ, ihe ọṅụṅụ, ihe ọṅụṅụ, nke n'enye ndụ. Beere sọ m riri ahụ m ma ṅụọ ọbara m o, ị gaghị enwe ndụ n'ime gị. VERSE 2 Jesu bịa o, ka ị biri, Jesu bịa, ka ị biri, Jesu bịa o, ka ị biri n'ime m. Ka ị doo mụ nsọ, Jesu bata o n'ime m. Jesu, kidoo mụ nsọ n'obi m. Jesu bata o, mee mụ ka m dị ọcha.

Download the sheet music

K'ANYI JEE NARA CHRISTI

K'ANYI JEE NARA CHRISTI

By Casmir Chiagozie Ekeh
Solfa
Igbo
3 pages
3 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want