BATA NYE HA NDU by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu bata n'obi ndi kwere kwe Bata bata nye ha ndu N'im'obi ha Ahu Gi bu ih'oriri e Obara Gi bu ih'onunu Biko bata nye ha ndu n'uju VERSE 1 O nwere ndia gu u n'agu Ndia kpiri Gi n'akpo nku O Dinwenu bata buru nri nke obi ha VERSE 2 O nwere ndi n'on'uru Ndi nani Gi bu Ike ha O Dinwenu bata buru ntasi obi ha VERSE 3 O nwere ndi no na nsogbu Ndi nani Gi bu enyemaka ha O Dinwenu bata buru Ony'enyemaka ha VERSE 4 Chukwu Nna biko bata Chukwu Nwa na Chukwu Muo Nso Ato n'otu Chukwu biko bata nye ha ndu n'uju Onye k'er'uwa biko bata nye ha ndu n'uju Onye nzoputa biko bata nye ha ndu n'uju Onye n'enyihe biko bata nye ha ndu n'uju Onye n'enye ndu biko bata nye ha ndu n'uju Amen

Download the sheet music

BATA NYE HA NDU

BATA NYE HA NDU

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
Igbo
2 pages
19 Downloads
Communion Hymns Hymns
1 0

More lyrics you may want