Five and six by Udo Laurence Iwu — Lyrics

Udo Laurence Iwu Igbo English Communion Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ka mu na Gi O Jesu di na mma, Ka mu na Gi O Jesu di na mma oge nile mu na Gi O Jesu. Su buru otu, obi mu choro Gi Onyeoma m. Bu n'obi o ka I biri n'ime mu kam biri n'ime Gi. Ya bu ochicho nke obi mu o, Obi mu choro Gi Onyeoma m bu n'obi o, Ka I biri n'ime mu kam biri n'ime Gi. VERSE 1 Agam eje n'altar je nata Jesu Onye kwuru, Si n'aya g'ebiri n'ime m, mu ebiri n'ime ya ma, Mu jiri ezi obi, obi di mma, obi di ocha nata, Oriri nso, uto 'bi mu o, Jesu uto 'bi mu o. VERSE 2 Uto 'bi mu o, Jesu uto 'bi mu o. Uto bim bu Chukwu Onye nwere ihe kariri Jesu. Le k'obim na cho ka mu na Gi di na mma mgbe nile, Le k'obim na cho Jesu mu o Obi m, Biko nuo bata nu o Jesu mu o Obi m, Mem were noduo maka n'obi mu na cho Gi. VERSE 3 Kedu onye huru enyi ka Jesu ee nwanne, Onye huru enyi ka Jesu enyi ka nwanne. Di na mba ihe siberem ke Jesu na anogi, Ihe gazibere mu mgbe mu no n'o, O dighi agharipu, o dighi agbanwe. Mgbe mmadu na akocha mu de n'ime, O dighi agharipu, o dighi agbanwe. Nodu n'ime de enyi ka nwanne kedu onye, Kariri ya Onye nwere ihe kariri Jesu ya ribe ya.

Download the sheet music

Five and six

Five and six

By Udo Laurence Iwu
Solfa
Igbo, English
6 pages
23 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns
2 0

More lyrics you may want