Bia Onye Nwe Uwa Kristi di Nma — Lyrics

Igbo Communion Hymns Prayer Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Bịa onye nwe ụwa Kristi dị mma, Biri n'obi anyị Chukwu, Chukwu mee mmadụ k'ọ dị mma. VERSE 1 Kristi biko bịa na mmadụ adịghị ike, Ọ bụ gịnwa n'enye mmadụ ike nk'obi. VERSE 2 Kristi nye m udo nke gị n'enweghị ube. VERSE 3 Kristi biko bata biri n'obi m. Ọnweghị onye n'enye ndụ, VERSE 4 Sọsọ Dinwenu. Dinwenu bịa, bịa nye m ndụ. Ebe Kristi VERSE 5 G'ebi bụ ebe dị ọcha, Ọ Chukwu sacha mkpụrụ obi m. OUTRO Dinwenu, Dinwenu ny'anyị ndụ, Ny'anyị ndụ nke si n'igwe.

Download the sheet music

Bia Onye Nwe Uwa Kristi di Nma

Bia Onye Nwe Uwa Kristi di Nma

Staff & Solfa
Igbo
5 pages
12 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want