Bia Ñuru Mmiri N'enye Ndu by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Communion Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bia o! Ka i n̄uru mmiri si n'okwute nke ndu Bia n̄uru ya akpiri agaghi akpo kwa ya nku ozo Bia o! Ka i n̄uru ya onye n̄uru ya g'enwe ndu Nwanem bia n̄uru mmiri n'enye ndu Nwanem Jesus n'enye ya n'efu Ezi nwanem bia n̄uru mmiri ndu Bia n̄uru mmiri ndu Bia n̄uru mmiri ndu Bia n̄uru mmiri ndu Bia n̄uru mmiri ndu Jesus n'enye ya n'efu VERSE 1 Ngi onye akpiri n'akpo nku, bia n̄uru mmiri ndu Jesus n'akpo gi, bia n̄uru mmiri n'enye ndu VERSE 2 Ngi onye n'acho ndu, bia n̄uru mmiri ndu Onye n'acho ndu ebighebi, bia n̄uru mmiri n'enye ndu VERSE 3 Ngi onye ibu n'anyi gbu, bia n̄uru mmiri ndu Jesus n'akpo gi, bia n̄uru mmiri n'enye ndu VERSE 4 Ngi onye no na nsogbu, bia n̄uru mmiri ndu Onye no na mkpagbu, bia n̄uru mmiri n'enye ndu VERSE 5 Ngi onye obi gbawara agbawa, bia n̄uru mmiri ndu Onye uwa juru aju, bia n̄uru mmiri n'enye ndu VERSE 6 Ngi onye udo n'obi ya koro, bia n̄uru mmiri ndu Onye ihe n'esiri ike, bia n̄uru mmiri n'enye ndu VERSE 7 Ngi onye n'acho ndu ebighebi, bia n̄uru mmiri ndu Jesus n'akpo gi, bia n̄uru mmiri n'enye ndu

Download the sheet music

Bia Ñuru Mmiri N'enye Ndu

Bia Ñuru Mmiri N'enye Ndu

By Emma Orji
Solfa
Igbo
3 pages
4 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want