BATA DINWENU by Ukoh Benjamin — Lyrics

Ukoh Benjamin Igbo Communion Hymns Prayer Hymns Benediction & Adoration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Bata Dinwenu n'obi m Maka na mkpụrụobi m n'achọ gị Bịa bata Jesu m o, achọrọ m gị Dinwenu njem n'na Ka m kwụsịke n'ime gị [VERSE 1] Gị bụ Onye nchedo nke ndị kwere nụ Ekwere m Nna Bata n'ime m [VERSE 2] Gị bụ Onye mgbazi ndị obi ha dara mba Achọrọ m gị Nna Bata n'ime m [VERSE 3] Gị bụ ihe ihe nke ndị nọ n'ọchịchịrị Ka ihe gị Nna Bata n'ime m [VERSE 4] Mkpụrụobi m chọrọ gị Nna Bata n'ime m Ihe niile m nwere bụ nke gị Nna Bata n'ime m Nke gị ka m bụ, nke gị ka m chọrọ ịbụ oh Bata n'ime m Were zianụ m mee ihe masịrị gị eh Bata n'ime m [CODA] Ahụrụ m gị n'anya Jesu Bata bata biri n'ime m Amen Jesu bata Bata biri n'ime m

Download the sheet music

BATA DINWENU

BATA DINWENU

By Ukoh Benjamin
Solfa
Igbo
3 pages
21 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns Benediction & Adoration Hymns
0 0

More lyrics you may want