BATA DINWENU by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Bata Dinwenu, bata Dinwenu, Bata Dinwenu Chineke mu bizi n'im'obi mo. Nani nan gi k'obim n'ezuri ike oh, Dinwenum na Eze mo. [VERSE 1] Onye kam bu ezigbo Jesu mo, Nke nan gi bu Chukwu n'abia n'im'obi mo. Emehiego mo Chineke, Biko Dinwenum na Eze mo. [VERSE 2] Emego mebere n'im'obi mo, Maka iwe nilem n'akpasu Gi. Chukwu, Okaka biko gbaghara, Dinwenum na Eze mo. [VERSE 3] Ahurum Gi n'anya n'obim nile, Bata, bata ka I chib'enu na Chukwu mo, Dinwenum na Eze mo.

Download the sheet music

BATA DINWENU

BATA DINWENU

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
26 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want