Full Lyrics
CHORUS
Lee m anya, lee m anya na mkpụrụ obi,
A tụkwasara m Gị obi, Chineke,
A tụkwasara m Gị obi oge nile.
VERSES
2. Oge nile m nọ n'ụwaO Chineke
3. N'oge aṅụrị n'ahụhụO Chineke
4. N'oge m nọ na gratia GịO Chineke
5. N'oge m nọ na njọ nke mụO Chineke
6. N'oge ahụ ike n'oge ọrịaO Chineke
7. Meere m ebere n'ihi GịO Chineke
8. A tụkwasara m Gị obiO Chineke
9. A bụ m nw'odibọ Gị NnaO Chineke
10. Meere m ebere n'ihi GịO Chineke
11. Obi m n'aṅụrị na GịO Chineke
12. A tụkwasara m Gị obiO Chineke
13. Site tata n'oge nile nke ndụ m
14. Ịtọ n'im'Otu dị NgọziO Chineke
15. E kwela k'ihere mee mO Chineke
16. Nye m nzọpụta Onye Nwe mO Chineke
17. Mee m ka m nweta ndụ ebebeO Chineke
18. Site n'aha Nwa Gị JesuO Chineke
19. Zọpụta m n'ajọ ihe nk'ụwaO Chineke
20. Nụrụ arịrịọ nke nwa GịO Chineke
21. Meere m ebere n'ihi GịO Chineke
22. Cheta nwa Gị Jesu, meere m ebere
23. Site na Jesu Kristi Amen
24. A tụkwasara m Gị obiO Chineke