Aguu Gi, O Jesu by Ogonum Raphael — Lyrics

Ogonum Raphael Igbo Communion Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Jesu agụụ gị eh N'ezie naagụ mụ o Nna Onye nwem eh Biko bịa, bịa, mee, mee Ka m nwe ojuju afọ Jesu [VERSE 1] Akpịrị naakpọ mkpụrụobim nkụ, aghị ebe n'ata Beere sọ ma m ṅụọ ọbara gị o Jesu bịa kene eh [VERSE 2] Ahụ gị bụ oriri pụrụ iche naagụsi m ike Biko, kwe ka m rie ma wee nwe ndụ ọzọ Jesu bịa kene eh [SOPRANO / TENOR SOLO] Echeburu m na m nwere ike ịdị ndụ ma ọ bụghị na gị N'eziokwu uchem aghọla m aghụghọ Jesu bịa mee ka m dị ndụ ọzọ Jesu bịa kene eh

Download the sheet music

Aguu Gi, O Jesu

Aguu Gi, O Jesu

By Ogonum Raphael
Solfa
Igbo
1 page
19 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want