ACHICHA SI N'IGWE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Naranu rie, Achicha si n'igwe. Naranu nua, onye nuru Ya g'adi ndu. Jesu nwuru n'elu obe maka mu na gi. Nara Kristi. Nwannem, nara Ya! Nara Ya n'i g'enwe ndu. [VERSE 1] Onye riri ahu Kristi, aguu o g'agu y'ozo? Onye nuru obara Kristi, akpiri o g'akpo ya nku? Kunie nwannem! Kunie! Kunie! Kunite nara Ya, ndi asara n'obara Nwaturu! [VERSE 2] Abum achicha ndu nke si n'igwe. Ony'obula rir'achicha nke a, g'adi ndu okpu. Kunie nwannem! Kunie! Kunie! Kunite nara Ya, ndi asara n'obara Nwaturu! [VERSE 3] Onye kwere na mo, onye rir'ahu mo. Aga m'e biri n'ime ya, o biri n'ime mo. Nwannem, Kunie nwannem! Kunie! Kunie! Kunite nara Ya, ndi asara n'obara Nwaturu!

Download the sheet music

ACHICHA SI N'IGWE

ACHICHA SI N'IGWE

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
6 pages
8 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want