EBEA BU UKPOEZE CHINEKE by Joseph Onuorah — Lyrics

Joseph Onuorah Igbo Consecration Entrance songs Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Lee, leenu ebea di O di egwu Ebea di egwu, ebea di egwu O di egwu Ebe obibi o di egwu nke Chukwu Nke a bu ulo Chukwu, ulo Chukwu di egwu Onu uzo nke eligwe A gaakpo ya ukpoeze Ukpoeze, ukpoeze Chineke. VERSE 1 O nweghi Chukwu di ka gi Ma n'elu ma n'ala N'ime ulo gi ndi jiri obi ha nile Kwudosie ike na gi Ka n'enlebere ogbugba ndu nke Osi oma. VERSE 2 I ma nkwere omume n'ezie Na Chukwu gaabia binyere mmadu n'elu uwa? I ma o buru n'i kariri eligwe Chukwu O bu ulo uka anyi naaru k'i karighi? Chineke Onye nwem Were ihu oma lee anya n'ekpere umu odibo gi. VERSE 3 Itiela ya ka o buru iwu Na a gaenye gi nsopuru ebea Biko biko chee nti n'aririo umu odibo gi N'ekpere ha ebea Si n'ebe obibi gi gee nti mee ebere.

Download the sheet music

EBEA BU UKPOEZE CHINEKE

EBEA BU UKPOEZE CHINEKE

By Joseph Onuorah
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Consecration Entrance songs Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want