Full Lyrics
[SECTION A]
Nke m ji ka na Chineke ebuka
Nke m ji ka na Chineke ebuka
Nke m ji ka nwanne na Chineke ebuka o
Nke m ji ka nwanne na Chineke ebuka o
[SECTION B]
Chukwu ebuka n'ezie kwan Chukwu ebuka nwanne m
Chukwu ebuka n'ezie kwan Chukwu ebuka nwanne m
The greatest God, the greatest God, the biggest God
The greatest God, the greatest God, the biggest God
Kuku ama n'o nya Ebube dike onye gara ije n'elu ogwum
Kuku ama n'o nya Ebube dike ozo piata piata n'o gwum
[SECTION C]
E bulite uwa tuo Jisos u nara ekele m ji bia
Jiso kue n'aja ebube dike onye gara ije n'elu mmiri
O bu ngwo ngwo you have taken my cross away
[SECTION D]
Onye ike aka dowara agu onye
Onye isi agha you defeated all my enemies
Onye isi agha naani gi ka m ji aba mba
[SECTION E]
Mana Chineke ebuka o kariri nche nma di na nyhota m
Mgbe ihe siri ike n'ime ndu m aka Chineke n'edu mo
Ficha m anya mmiri Papa
Ekwensu kpasia nkata Jisos n'abia mebisie ya
[SECTION F]
For in his love I find my truth, my rest, my peace of mind
For in his light I find my strength, my hope, my joy in pains
[SECTION G]
O gworo mgbe ike gwuru dibia mgbe ike gwuru doctor
O ka ka onye n'agwo n'agwo ihe kpatara ya
N'oge mkpa n'oge nkpa n'oge poverty
Mana Jesos n tuo down everybody akpata ego
[FINALE ADLIB]
Dike dike kpoo ya dike
Dike dike kpoo ya dike
Dike dike kpoo ya dike
Dike n'agha
Chukwu ebuka n'ezie
Chineke ebuka bia
Nara ekele nno otito