Full Lyrics
[Section A]
Nkem ji ka na Chineke ebu ka
Nkem ji ka nwanne na Chineke ebu ka o
[Section B]
Chukwuebuka n'ezie kwon Chukwuebuka nwannem
Chukwuebuka ka n'ezie e wo Chukwuebuka nwannem
The greatest God, the greatest God, the biggest God
The greatest God, the greatest God, the biggest God
Kuku ama n'onya Ebube dike onye gara ije n'elu ogwun
Kuku ama n'onya ebube dike ozo piata piata n'ogwun
[Section C]
Nkem ji ka na Chineke ebu ka
Ebulite ụzụ a tụọ Jịsọsụ nara ekele m ji bịa
Jio kue n'aja ebube dike onye gara ije n'elu mmiri
Ọ bụ ngwọ ngwọ you have taken my cross away
Onye ike aka dowara agụ onye
Onye agha you defeated all my enemies
Onye isi agha na'am gị kam ji aba mba
Mana Chineke buka o kan ri nche nmma du na nghọta m
Mgbe ihe siri ike n'ime ndụm aka Chineke n'edu mo
Fichaa n'anya m miri Papa
Ekwensu kpasia nkata Jịsọs n'abịa mebisie ya
For in this love I find my truth, my rest, my peace of mind
He is the greatest God o, the source of all my happiness
For in His light I find my strength, my hope, my joy in pains
Ọ gwọọ mgbe ike gwụrụ dibịa, mgbe ike gwụrụ doctor
Ọ ka ka onye n'agwọ n'agwọ ihe kpatara ya
N'oge mkpa, n'oge nkpa, n'oge poverty
Mana Jịsọsụ tuo down everybody akpata ego
[Finale]
Dike dike kpọọ ya dike, dike dike kpọọ ya dike
Dike dike kpọọ ya dike, dike ke n'agha
Chukwu ebuka, Chineke ebuka
Nara ekele n'otito