Full Lyrics
INTRO
O k'ike ker'uwa Odommiri belsaida onye ngozi nwa David
Ekele o i meka akam udi n'elu otito ka mu jo
K'anyi jee kele ya nye abuo tito dike dike
Dike dike dike jikere re omoo kachie a gama kuru gi ewo ewo
Onye ngozi o chi agha lee n'onye nwe anyi
N'achi n'igwe n'uwa ebe n'eme da m'obi
E! O bu eze k'o bu, o bu eze igwe
Chukwu ebube nara nar'ekene diri ya
Chukwu ebube nara nar'ekene anyi Onye amara ngwe otito diri ya
Chukwu ebube nara nar'ekene anyi Onye amara ngwe
Chukwu ebube nara nar'ekene anyi Onye amara kaka igwe
Chukwu Onye ofoma Chukwu Onye ofoma gozi Chukwu
Chukwu afoma onye ngozi o kaka
Chukwu oma a gama kuru gi egwu
REFRAIN
Chukwu oma a gama kuru gi egwu
O Chukwu oma dike dike dike n'ji kere re mo
Onye nwe r'aka kuwara Chukwu aka
O di wa ra gbo gbo
Chukwu oma a gama kuru gi egwu
TENOR SOLO
Eze kasie zeni he Nwa David anyi ekele kwa gi
Ofu m kpu lwa nya ji isi ugwo
Odu m'u je dina takwa
Akw'o ku kon'e tiwaa ki odogwu
Onye nwe r'ukwu gbawara Chukwu egwu
CHORUS
Ihe oma nke Chineke an'ime ndu mo onye m'a pughi kocha ya bia lee
Ihe oma nke Chineke n'ime ndu mo onum'a pughi kocha ya bia lee
O lee amara Chineke n'ime ndu mo ngozi ya bur'uba n'isi mo
N'eziokwu ke he ya kele ya maka n'o bu okaka