Full Lyrics
INTRO
Chukwu anyị ekele gị
Onye nwe anyị ribotito
Ihi' mere anyị ba rị uba eh
Nara ekele anyị o Chukwu ọma
Ụmụ chineke eh! eh!
Bịanụ k'anyị tobe Odogwu eze
Kasịakasị Amama masịamasị
Dike mgba Dike Ọdụmegbu Judah
N'euma gburute
anyị Ọkaka eh Chukwu n'igwe nalu daalụ o
VERSE 1
Nna anyị nọ n'elu igwe
Onye Ker' ihe niile biko
were obi ọma gị lekwasị anya n'anya
Ma nara ekele anyị
Anyị ji abụ otito biko
lekwasị anya n'anya
Ma nara ekele anyị
Anyị ji abụ otito biko
lekwasị anya n'anya
nara ekele anyị
Otito n'ekele were bịa n'ihu gị
Maka n'ịdị mma m'ebere gị naadịgide ebighịebi
Anyị kọba mmeso ọma gị chi gaeji
gị enweghị njedebe Ah
chi gaabọ ekele
Site n'ime obi anyị pụta k'anyị n'enye ekele
CHORUS
Chukwu nara ekele anyị
Dinwemu ma nara ekele anyị
Nara ekele anyị ribotito
Ihi' mere anyị ba rị uba eh
ribotito Ihi' mere ba rị uba
gị o Anyị ji obi aṅụrị wee kele
Ngozi dịrị gị Obi dị anyị ụtọ I yo yo yo
Ngozi dịrị gị Obi dị anyị ụtọ aṅụrị k'anyị ji bịa
gị Anyị naaja gị mma Olisa
anyị ekele gị Anyị naaja gị mma Olisa
yo Wee kele gị Anyị naaja gị mma Olisa
n'igwe Nara ekele
Nara otito nara mbụite doo doo doo
Nara ekele Nara otito nara mbụite doo doo doo
Nara ekele Nara otito nara mbụite na
nara mbụite Nsọpụrụ
naanị gị kwesịrị ha
n'ihi n'ịdị mma Chukwu ma eh
VERSE 2
Maka onyinye Kpara Nwa gị bụ Jesu Kristi
Dinwemu anyị ekele gị ma ja gị mma
anyị ekele gị ma ja gị mma
Maka onyinye nke nzukọ gị dị asọ na ụkọchukwu nk'Ị nyere anyị
Maka onyinye nke ndụ, ahụ ike, ezi n'ụlọ na ndị enyi
Maka Amara na Ngozi nk'Ị nyere anyị
Kedu k'anyị gaesi kwụghachi gị Dinwenu maka ihe ọma niile
Ihe mere anyị? Ọ nwer' ihe anyị gaeweta gaezu inye gị ekele
Ma ihe niile anyị nwere Ọ bụ gị nyere ha
Ụwa n'ihe niile dị n'ime ya bụ nke gị O Chukwu ọma
VERSE 3
Odogwu Odogwu akataaka daalụ daalụ
Odogwu anyị naetogha gị ruo mgbe niile ebighịebi
Otito niile ekele niile
Odogwu Odogwu akataaka daalụ daalụ
Ofufe niile dịrị Chukwu anyị ebighịebi
Odogwu anyị naetogha gị ruo mgbe niile ebighịebi
Nsọpụrụ niile dịrị Chukwu anyị ebighịebi
Odogwu anyị naetogha gị ruo mgbe niile ebighịebi
SOPRANO SOLO (ABU OTITO)
Dinwenu anyị ji bịa inye gị ihe kwesịrị gị bụ abụ otito na ekele
biko nara ha Ọbụlagọdị otu puku ire
ezughị kwuputa otito gị
Mana anyị ga naekwe ukwe n'agba egwu Ma naenwe obi aṅụrị
ebighịebi niile dịrị chukwu anyị ebighịebi
naetogha gị ruo mgbe niile ebighịebi
Ai ye ye ai ye ye
Chukwu ọma eh Ị dị mma
O we o ai ye ye
anyị ji obi aṅụrị wee kele gị Chukwu ọma