CHUKWUEBUBE DAALU by Prince Clef Attamah & Ekwem Lilian — Lyrics

Prince Clef Attamah & Ekwem Lilian Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Chineke Nna, ọ ka eze nk'igwe Eze ụwa nịcha, onye nwe anyị lee Aka anyị k'ọ dị n'elu, ị kwesịrị ekwesị ezi Chineke N'anye ekele Chineke, n'i nwe otito, ugwu n'ịja mma dịrị aha Gị Ihe nile e kere eke n'akpọ isiala nye Gị, anụmanụ bi n'ọhịa, oke ifufe n'efu n'otito, eluigwe n'egosi nsọpụrụ Gị Ọrụ aka Gị ka mba g'igwe ji etito, ị dị mma, Chukwu ebube daalụ. [VERSE 1] Daalụ ezi Chukwu, ke si m ụwa chọ ya Ihe ị naeme juru m ụwa n'a Ọrụ ị rụrụ riri m ọnụ, m si ka m gụba chi g'eji chig'a bọ gị m, ka m gaenye Gị na m abụ otito Ome mma eeh, Chi ma obi nwa ya a ga m aja Gị mma, Chukwu ebube daalụ. [VERSE 2] Chukwu ebube daalụ, Odogwu Kwere nkwa mee ya, Onye orue bube a ga m atụrụ Gị mma mma n'ị Onye naeme mma naekele m o, aka naagwọ ọrịa m o, a ga m aja Gị mma Site n'ebighị ebi ruo n'ebighị ebi a ga m ebuli Gị elu eeh, n'ọ sọ nọ Chi Eze, Gị riwo otito ịmela, Ome n'ụkọ amara Gị bara ụba o ịmela eeh, Chukwu ebube daalụ.

Download the sheet music

CHUKWUEBUBE DAALU

CHUKWUEBUBE DAALU

By Prince Clef Attamah &...
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want