CHUKWUEBUBE DAALU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

CHUKWUEBUBE DAALU by Prince Clef Attamah & Ekwem Lilian — Lyrics

[CHORUS] Chineke Nna, ọ ka eze nk'igwe Eze ụwa nịcha, onye nwe anyị lee Aka anyị k'ọ dị n'elu, ị kwesịrị ekwesị ezi Chineke N'anye ekele Chineke, n'i nwe otito, ugwu n'ịja mma dịrị aha Gị Ihe nile e kere eke n'akpọ isiala nye Gị, anụmanụ bi n'ọhịa, oke ifufe n'efu n'otito, eluigwe n'egosi nsọpụrụ Gị Ọrụ aka Gị ka mba g'igwe ji etito, ị dị mma, Chukwu ebube daalụ. [VERSE 1] Daalụ ezi Chukwu, ke si m ụwa chọ ya Ihe ị naeme juru m ụwa n'a
Read full lyrics

About CHUKWUEBUBE DAALU

"Chukwuebube Daalu" is a vibrant Igbo thanksgiving hymn that lifts the heart in profound gratitude to God. Composed by Prince Clef Attamah and Ekwem Lilian, the song opens with a majestic chorus acknowledging God as the supreme King of Heaven, the Creator whose works inspire awe across the earth. The lyrics paint a vivid picture of all creation bowing down in worship, from the rushing winds to the animals in the forest.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory procession or as a joyful Recessional hymn. The verses allow a cantor or the soprano line to lead the congregation in recounting God's personal faithfulness—from healing sickness to fulfilling promises. The melody carries a natural, rhythmic flow that encourages a spirited delivery from the singers.

Singing this piece brings a lively, celebratory spirit to the Mass. It is a favorite for thanksgiving Sundays, harvest celebrations, and special feast days where the faithful gather to say "ịmela" (thank you) for abundant grace and to praise the God of glory.