Full Lyrics
[UNISON]
Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike!
Ibu dike dike dike n'agha
Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike! dike!
Dike n'agha
[S1]
Nye ya ekene
Nye ya otito
Nye ya ojija mbulie
N'ọ bụ Dinwenu, n'ọ bụ Chukw'igwe, n'ọ bụ ọkaka n'ọ bụ ọka
[S2]
Ka o nye ya
Ka o eke ka n'ọ bụ omemma ah
K'anyi je nu Zayon, Zayon, Zayon, Zayon, Zayon, Zayon!
[1ST TIME]
Zayon obodo ọma
Zayon Zayon obodo ọma
Zayon obodo ọma ah!
[2ND TIME]
Zayon! Zayon! obodo ọma
[S3]
Agam'e sondi Mu'ozi nk'Igwe bu abụ mmeri
Agam'e sondi Mu'ozi nk'Igwe bu abụ n'enu ugwu Zayon! abụ mmeri
K'anyi je, k'anyi je, k'anyi je n'ugwu Zayon! k'anyi je
K'anyi bur'egw'oma gaba na ugwu Zayon! aha!
Abụ mmeri nkwa! onye ne n'anya n'azụ a ga m'eha! ehe! oh!
Abụ mmeri ije! onye ne n'anya n'azụ a ga m'eha! ehe!
[S4]
Kwe b'Alleluya!
Kwe b'Alleluya!
Kweb'Alleluya!
Kwebenụ Alleluya! kweb'Alleluya!
[ALTO / MEZZO SOPRANO SOLO]
Zayon anyi bu Naijiria
Ezigb'obodo
Chukwu telu mmanụ
Soro mu tobe Chineke nna
Mak'obodo anyi adigo mma
Alleluya! Alleluya! Alleluya! Alleluya!
[MALE CHORUS]
Kwango! kwango! odogw'eze a bata go nu nkwa!
Odogw'eze a bata go
Chukw'eze a bata go nu
Chukw'eze a bata go
Chukw'eze abia I[SOLO]
Nna anyi nọzi n'en'ugwu a biko me p'ọnụ zọ e
N'igwe ugbua
Kam mi li E n'igwe wu
S'anyi n'arụ o
Igwe!
[ADAGIO AD LIB.]
N'aha Jisos k'anyi n'ekpe
Amen.