Full Lyrics
CHORUS
Chizara mo. Chizara mo.
Kpere kam si yoo na kam si kpee bunnoo ka Chukwu siri zaa mo.
Ewo! Chinazekpere biko kam jukene, O budi so m k'I hunu n'anya?
O budi so m k'I n'elekota? Mgbe obula mkporo Gi k'inaza mo n'egbugh'oge chacha.
Deeme, deeme, deeme o Chukwuoma. Deeme, deeme o Papa.
Bia nara m'akele m buru bia n'iru Gi n'ibodogwu.
VERSE 1
O buru n'imaghi ihe Chukwu nyirimerum, ezi oyi m, bia juo mo
maka n'edetugo m n'onu wee hu n'O bu odogwu.
Mgb'ogbajuru doro n'ime ndu m k'ozara ma.
VERSE 2
I kweghi ka ihere mee mo zara m ekpere mgbe olilanyam gwurugwu.
Ndi irom anozichago, h'akwadosigo ofuma
etu ha gesi chia m ochi, ma ihere buzi nke ha maka na chizara mo.
VERSE 3
Ahutubaghim m obu nu kemgb'a munu mo n'onwere Onye chekwubere na Gi,
Chukwu mo, I wee hapu k'ihere mee ya.
Atugboro kam kporo Gi (Chukwu) I zaprugbor'asaa.
Akpazaa kam nakpo Gi, (ezi) Chukwu.