CHINEKE GBADATA NARA ONYINYE by Peter Egbo — Lyrics

Peter Egbo Igbo Offertory Hymns Consecration Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Chineke gbadata, gbadata nara onyinye anyi. Nara onyinye anyi Nna n'aka Ukochukwu Gi, Nara ya biko Nna nye anyi ngozi. [VERSE 1] Onyinye di mma ka Gi bu Nna naacho, Onyinye obi di umeala, K'anyi n'ebunye Gi. Nara onyinye anyi Chineke gozie umu Gi, Gozie Ukochukwu anyi si n'aka ya ebunye Gi onyinye. [VERSE 3] Onyinye I nyere anyi k'anyi n'enye Gi, Nara gozie ya Chukwu Onye Ebube.

Download the sheet music

CHINEKE GBADATA NARA ONYINYE

CHINEKE GBADATA NARA ONYINYE

By Peter Egbo
Solfa
Igbo
1 page
9 Downloads
Offertory Hymns Consecration
0 0

More lyrics you may want