Full Lyrics
INTRO
Namgbe namgbe kam n'akwado
Ibia nyegie mgbe nile kam kele.
Namgbe namgbe kam n'akwado!
Bia tuoro Gi nma nma
Namgbe nile otuiheadaro Gi nma nma
Nsogbu uwa n'odachiere mo
O dibakwazia o
Odiba ibia tuoro Gi nma nma
Chukwu leh! Abiago mo
Odogwu k'ibu Abiaram Chukwu
Ibia tuoro Gi nma nma
Egwuoma kam ji bia ukwe kam ji bia n'iru Gi
Chinecheremo ibia tuoro Gi nma nma
CHORUS
Bianu n'awekele
Bia, bia, eh!
Bianu n'awotito Chineke
Olololololo
N'awekelem ji, n'awotito
Egwu n'ankwa kam ji bia
Chi di mma n'idi nma agam aturu Gi
Ih'onyinye mara mma
Ih'onyinye nmanma
K'anyi jee n'iru Nnanye y'ihe
Bu so nma kam ji bia n'iru Gi
Onyenyinye Chukwuoma
Chinechere mo
Chukwu goziri mo
Chukwu hum n'anya
Ngwa ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, biko
K'anyi kelee Ya,
O n'elekota mo
O n'echekwaba
Jaa, jaa Ya nma
N'omeerem ih'oma ih'ukwu mo
REFRAIN
O gini kam ji asongongo?
K'anyi jee k'anyi tuoro Ya nmanma
Onyinye ikele Ya; bia jaa Ya
Jee k'anyi jee k'anyi jee k'anyi jee
K'anyi jeenu jaa Ya nma
Onyenwen Chineke mo doo,
Chinecheve mo eweni we Chukwu mo nara o
Efuelanu mo Chukwu mo biko o
Na ngozi gi d'ichicheiryere mo Chineke mo
Bughinchezo
Ih'in'e mere mo
O n'emem rikpọm, rikpọm
O dighinchezo
Anamecheta ha
Onyenwen nazoo
Nabat'onyinye anyi
Onyinye nke si n'obi biko nara doo,
O bughinchezoo
VERSE 2
Ufo dumma di ngwa,
No n'asude n'ime ulogwu n'imeanya mmiri
Ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, biko
Jaa jaa Ya mma
K'anyi kele Ya n'omerem ih'oma
Chineke wepurum ha ma ih'ukwu
K'anyi tuoro Ya
VERSE 3
Ufodu ndi puzije
Udel'eriela
Ngwa, ngwa, ngwa, ngwa,
Nu ha o!
Ufodu ndi gava njem lee nwanne
Ngwa, biko jaa, jaa Ya mma
K'anyi kelee Ya, n'omerem ih'oma
Odighi nke lotara
Ih'ukwu k'anyi tuoro Ya
Sogbum bu na m'enweghiego,
Egwu a o n'ejuafo?
Nsogbum bu na m'enwegh'akwa, nwannem, agbadim oto?
Ngwa, biko jaa, jaa Ya mma
K'anyi kelee Ya, n'omerem ih'oma,
Ih'ukwu k'anyi tuoro Ya
ACHICHA N'ENYE NDU
Jesu Kristi achicha n'enye ndu
Jesu Kristi achicha n'enye Jesu
Jesu Kristi achicha achicha Jesu
Nyeanyi aguu inata gi mo
Achicha mo nye anyi aguu i
Kristi achicha n'enye ndu nyeanyi aguu i