Chimamanda by ABOSI UCHE D.E — Lyrics

ABOSI UCHE D.E Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO E kwere mo, obi siri m'ike. CHORUS Tụọ b'ụlọ sị dị, Chimamanda o. O doro manya na Chim agaghị ekwe Ihe gbasoro ụwa mee, k'ihere mee mo. Chimamanda o. VERSE 1 M gaeje, m gaeje, N'oriri nsọ m gaeje. Nara Diwenu. VERSE 2 E kwere mo n'oriri di nsọ, Ndi Chukwu naenyere mo, Jesu binyere mo. VERSE 3 Nye m amara gị, Nke ị naenye n'eriri nsọ. Amara go ezuwo ro mo.

Download the sheet music

Chimamanda

Chimamanda

By ABOSI UCHE D.E
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want