Full Lyrics
CHORUS
Ekwere m o, obi siri m ike.
Tụọ b'ụlọ sidi, Chimamanda o.
Ọ dọrọ manya na Chi m agaghị ekwe ihe o.
Sọrọ ụwa mee, k'ihe re mee m o.
Chimamanda o.
VERSE 1
M gaeje n'oriri nso, m gaeje, je.
Nara Dinwenu, kwụ n'aka Dinwenu m.
VERSE 2
Ekwere m o, n'oriri di nso.
Na Chukwu naenyere m o.
Na Chi Jesu bi nyere m o, O bi nyere m o.
VERSE 3
Nye m amara gị, nke i naenye n'oriri nso, Chineke.
Amara gị ezu go ro m o.