CHIMAMANDA by Abosi Uche D.E — Lyrics

Abosi Uche D.E Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ekwere m o, obi siri m ike, Tụọ b'ụlọ sị dị, Chimamanda o. Ọ dọrọ m anya na Chimagaghiekwe, Ihe g'esoro ụwa mee, k'ihe ree mee m o. Chimamanda o. VERSE 1 M ge je, m ge je, N'oriri nsọ, m ge je, m ge je. Nara Diwenu, N'obi Chukwu. VERSE 2 Ekwere m o, n'oriri di nsọ, Na Chukwu naenyere m o, Jesu binyere m o. VERSE 3 Nye m amara gị, Nke ị naenye n'oriri nsọ. Amara gị o, ezugoro m o.

Download the sheet music

CHIMAMANDA

CHIMAMANDA

By Abosi Uche D.E
Solfa
Igbo
2 pages
19 Downloads
Communion Hymns Hymns
2 0

More lyrics you may want