Full Lyrics
[BASS INTRO]
Magi jebe je be magi laba laba
Obuo nye k'i ge
O kwa Chi kam so
Chi kam so
[CHORUS]
Chukwu Ọma kam ge so, ya kam ge so
Onye nwe nu kam ge so, Onye nmeri
A nụrụ anwandu gaba n'ihu
M' so ge je
Nare kelem jiri ba
Onye nwem i sogbuola mu
Chi kam so wee nwe nmeri
M' so moo, Chi kam so wee nwe nmeri
[VERSE 1]
Oyoyo Chukwu, Ọ kwagị bụ onye ne kwuru moo
Mgbe ihe nesiri mu ike
Ọ kwagị bụ ebe mgbaba mu o!
Si mu gaba t'u lu so n'nai bu ikem kwo aba
Ọ kwagị duru ụmụ Israele turu go nmeri lota
[VERSE 2]
Chukwu bi n'igwe
Anyị ekele gị
Anyị ekele gị
Ọ kwagị ka David so we turu go nwe nmeri
[VERSE 3]
Chi kam so
Wee nwe nmeri
Chukwu Ọma kam ge so wee nwe nmeri
Chi kam so wee nwe nmeri
Chukwu Ọma kam ge so wee nwe nmeri
Chi kam so wee nwe nmeri
Chi kam so wee nwe nmeri
[SOLO]
Nare kelem jiri bia
Ọ kwagị gboro m mkpa we tunyemu go nmeri
Eze biko nare itom jiri bia
Chukwu thank sir Ọ kwagị nwere mu nwa we tunyemu go nmeri