Full Lyrics
CHORUS
Oh Chineke m'o meere m ebere
Onye zoputa akwa m nebesara gi metukwa gi n'obi
Chineke m'o Chiebere m'o akwa m metukwa gi n'obi
Chiebere m'o gbahara m'o
VERSE 1
Ewo Chineke aririo sim n'obi
Kam na rio gi chiebere m'o akwa
Riri kam ne be chi m ar'obi m'o ebere
Gi ka obim na cho
VERSE 2
Abum onye mehie Chineke
Ebili mmiri nke ndiro n'etili li
Chi mmakpa m'o ewo Chiebere m'o gbataram osenyema
Ka mazo puta m'o
VERSE 3
Chukwu eh Onye bere m'o
Metum aka gi go zie m'o wepuru
M'o itihie re Chiebere m'o
Biko itihie re Chiebere m'o
Gosi ha n'i bu chi mo