Buru Alleluia by Eke Chijindu F. Hedges — Lyrics

Eke Chijindu F. Hedges Igbo Gospel Acclamation / Alleluia Offertory Hymns Celebrations Christmas Solfa notation

Full Lyrics

Agam' eji gịnị kele ya o, Agam' eji obi m toro ya, Kele nụ nne ya, Kele nụ nne ya. Chineke imela. Ị mana Messiah bụ m eze, Ị mana Messiah pam' apa, Ị mana k'a ya gịm, ukwu ya gịm, ahụ ya gịm o, abụm baby baby Jesus, abụm bata ya mgbe niile. Agam' ebur' alleluia buru, par' alleluia para, agam' ebur' alleluia, alleluia. Bugara Chukwu, agam' ebur' alleluia buru, bugara Chukwu, alleluia, bugara Chukwu alleluia alleluia, alleluia bugara Chukwu alleluia alleluia. Agam' ebur' alleluia buru, bugara Chukwu nye y'eke. Ko titi ko koko tim ko, i ye i ye i ye, dudu du dum dudu du du dum dum. Mgbe niile bulie ya, bulie ya elu, bulie ya alleluia, alle alle alleluia, alleluia. Elu Chineke mu ị dị mma, Ja ya mma. Ke mmiri na egbuogba ugwu an'ario, agam' ebur' ekele niile, bur' ekele niile gịm. Chineke mu ị dị mma o ị dị mma, mma o ị dị mma o ị dị mma. O alleluia bur' ekele bur' otito, bugara Chukwu agam' ebur' alleluia e buru, ia bugara Chukwu alleluia bugara Chukwu, par' alleluia par' alleluia alleluia alleluia, alleluia bugara Chukwu. Bur' ekele bur' otito bur' ekele bur' otito, bugara Chukwu.

Download the sheet music

Buru Alleluia

Buru Alleluia

By Eke Chijindu F. Hedges
Solfa
Igbo
6 pages
1 Downloads
Gospel Acclamation / Alleluia Offertory Hymns Celebrations Christmas
0 0

More lyrics you may want