BIANU K'ANYI SORO NDI MUOMA — Lyrics

Igbo Communion Hymns Hymns Eucharistic songs Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Bịanụ k'anyị soro ndị mụọma Nara ahụ Jesu n'ọbara Ya Nk'O nyere mmadụ mak'ịdị ndụ Ndụ nke dị ebebe. REFRAIN Nara ahụ Jesu, ọbara Ya. Nara ahụ Jesu, ọbara, Ọbara Dinwenu. VERSE 2 Onye ọbụla g'eri ahụ Jesu Onye ọbụla g'aṅụ ọbara Ya Gaadị ọcha n'ime obi nata Jesu K'ọ ghara ịma y'ikpe. VERSE 3 Nri nke ndị mmụọma k'O nyere anyị N'agbanyerọ n'anyị bụ sọ ndị njọ Oge anyị riri Ya n'obi dị ọcha Ọ g'enye anyị grasia. VERSE 4 O zitere nwa Ya maka anyị K'O nwụrụ n'elu obe maka anyị ncha K'O wee meghere anyị ụzọ eligwe Maka ibi ndụ ebebe.

Download the sheet music

BIANU K'ANYI SORO NDI MUOMA

BIANU K'ANYI SORO NDI MUOMA

Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Communion Hymns Hymns Eucharistic songs
0 0

More lyrics you may want