BIA MEDAA M OBI by Chukwujekwu Nweke — Lyrics

Chukwujekwu Nweke Igbo Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chukwu n'emedaa m obi mụ o Onye nwe m Chukwu n'emere m ihe dị mụ mma Sọ Chineke Chidịmma Chima bi m o Biko bata biri n'ime mmụọ m Biko bata biri n'ime mmụọ m VERSE 1 Jesu agụụ Gị n'agụ m o Jesu bata Eze biko bata k'ị biri n'ime mmụọ m Nye m ndụ ọhụrụ VERSE 2 Jesu m o ahụ n'ọbara Gị Dị nso bụ nri ọma n'enye ndụ nri Ị kwadoor' anyị Nri ọma dị nso bịa nye m ndụ VERSE 3 Gị bụ ụzọ eziokwu na ndụ Nye m ihe udo sachaanụ m o Chima kpam bịa medaa m obi m o n'ime mmụọ

Download the sheet music

BIA MEDAA M OBI

BIA MEDAA M OBI

By Chukwujekwu Nweke
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want