BIA LEE MMESOOMA CHUKWU by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Entrance songs Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bia lekeleo mmesooma Chineke Bia lekeleo ngozi Chineke n'amara ya n'imendu mo Ihe oma Chineke n'emeremo bia mu lee Mko bamko bamkoba mmesooma Chineke mere nwa ya eh! Idi mma Chukwu nandu mo, idi mma Chukwu M si kam koba ngozi Chineke n'amara ya n'imendu mo Bia lekeleo ngozi Chineke n'amara ya n'imendu mo Onum apughi kocha ya tuo ya omemma obu onye oma Ome ihe ukwu Odogwu Chim oma Onye oma n'eme mma Ome ihe ukwu Odogwu Chim oma Okaka Ome mma Ome ihe ukwu Onye ukwu k'anyi tuoro ya Ome mma Chim ome ihe ukwu Okaka tuoro ya onye oma Onye oma n'eme mma Onye oma akam di n'elu lu Eze onye oma akam di n'elu lu VERSE 1 Akuko juru onu umunnam Ihe Chukwu mere mo juru egu bara abara O nyere mu ndu O nyere mu ahuike Soro mo kanyi jee kele ya VERSE 2 Onye kam bu n'on'eleta m'anya Onye kam bu n'on'eleta m'anya Mmadu nkiti onye njo zuru ahu mana Chinechere mo Mmadu nkiti n'ezie onye njo zuru ahu mana Chinechere mo Soro num kele ya VERSE 3 N'ezie Ochie juwo m'onu N'ezie Onugwuwo m'obimo M guko ba ihe Nna mere mo umumem chi g'abo M koba m koba m koba mmesooma chimo chig'e ji chi g'abo Soro num kele ya VERSE 4 Bia nu lee o, Chukwu, Bia nu lee Idi mma ya ihe oma Chineke n'eme Bia o, idi mma ya Ihe on'e mere nwa ya eh umu nnem sorom kelee ya O nyere mu ndu, umu nnem bia lele o O nyere m ahui ke, bia lele idi mma ya ihe oma Chineke n'eme Ihe on'e mere nwa ya eh umu nnem sorom kelee ya O n'e chekwa ba mo, bia lele idi mma ya ihe oma Chineke n'eme Ihe on'e mere nwa ya eh umu nnem sorom kelee ya O n'agwo m'oria, bia lele idi mma ya ihe oma Chineke n'eme Ihe on'e mere nwa ya eh umu nnem sorom kelee ya O n'egbo mkpa mo, bia lele idi mma ya ihe oma Chineke n'eme Ihe on'e mere nwa ya eh umu nnem sorom kelee ya Amara ya bara uba n'ebem no Ngozi ya bara uba n'ebem no N'ezie ihe oma Chineke n'eme ihe on'e mere nwa ya eh Umu nnem sorom kelee ya

Download the sheet music

BIA LEE MMESOOMA CHUKWU

BIA LEE MMESOOMA CHUKWU

By Emma Orji
Solfa
Igbo
4 pages
1 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want