BIA LEE MMESOOMA CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

BIA LEE MMESOOMA CHUKWU by Emma Orji — Lyrics

CHORUS Bia lekeleo mmesooma Chineke Bia lekeleo ngozi Chineke n'amara ya n'imendu mo Ihe oma Chineke n'emeremo bia mu lee Mko bamko bamkoba mmesooma Chineke mere nwa ya eh! Idi mma Chukwu nandu mo, idi mma Chukwu M si kam koba ngozi Chineke n'amara ya n'imendu mo Bia lekeleo ngozi Chineke n'amara ya n'imendu mo Onum apughi kocha ya tuo ya omemma obu onye oma Ome ihe ukwu Odogwu Chim oma Onye oma n'eme mma Ome ihe ukwu Odogwu Chim oma Okaka Ome mma Ome ihe ukwu Onye ukwu k'anyi tuoro ya Ome mma Chim ome ihe ukwu Okaka tuoro ya onye oma Onye oma n'eme mma Onye oma akam di n'elu lu Eze onye oma akam di n'elu lu VERSE 1 Akuko juru onu umunnam Ihe Chukwu mere mo juru egu bara abara O nyere mu ndu O nyere mu ahuike Soro mo kanyi jee kele ya
Read full lyrics

About BIA LEE MMESOOMA CHUKWU

"Bia Lee Mmesooma Chukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving song that calls the whole congregation to come and witness the goodness of God. From the very first notes, it bursts with a spirit of profound gratitude, inviting everyone to join in counting the blessings, protection, and healing the Lord has provided. The title itself translates to an eager invitation to "come and see God's goodness," setting a joyful and celebratory tone that resonates deeply during worship.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory procession or as a lively Entrance hymn. The verses are deeply personal, speaking of God's unmerited favor—how He looks after us despite our flaws, heals our sickness, and supplies our needs. The final extended thanksgiving section builds into a beautiful litany of praise, where the choir recounts God's specific blessings while the congregation is swept up in the rhythmic, joyful response. It is a perfect choice for harvest thanksgivings, feast days, or any Mass where the community gathers to celebrate God's abundant grace.