Beere sọ ma ịriri ahụm by Sam Ojukwu — Lyrics

Sam Ojukwu Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Beere sọ ma ị riri ahụ m, Beere sọ ma ị riri ahụ m, Ahụ m ṅụa ọbara m o, Ị gagh' enweta ndụ nke m n'ime gị, Ebighebi n'enye ọṅụ, Ndụ nke n'enye ọṅụ ebighebi. VERSE 1 Ahm... Kwu ị gaadịrị ọcha n'ime muọ na eziokwu, Tupu ị bịa ka mu na gị bụrụ otu. CHORUS Onye ọbụna gaanata m n'etoghị eto, N'etoghị eto, n'etoghị eto, Mata kwa na ya n'eri ọnwụ ebighebi. VERSE 3 A bụ m ihe oriri n'ọṅụṅụ, Nke dị omimi, A bụ m ihe oriri n'ọṅụṅụ, Ma ị gaghị adị ndụ ma ọ bụrụ na i righị ya. VERSE 4 Ngọzi g'adịrị ha bụ ndị nile, Ka ọ bụrụ ebe obibi nke m o. Ngọzi g'adịrị ha, ngọzi g'adịrị ha, Bụ ndị nile mere obi ha, Ka ọ bụrụ ebe obibi nke m o, Ebe obibi nke m o.

Download the sheet music

Beere sọ ma ịriri ahụm

Beere sọ ma ịriri ahụm

By Sam Ojukwu
Solfa
Igbo
5 pages
6 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want