OTITO DIRI CHINEKE by Ifeanyi Nwaiwu — Lyrics

Ifeanyi Nwaiwu Igbo Gloria Mass Settings Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Otito, otito, Otito Gi n'ihi nnukwu ebube Gi Osebuluwa Chukwu, otito diri Chineke VERSE 2 Eze eluigwe Chukwu Nna j'ike niile Onyenweanyi Jesu Kristi s'otu Nwa Chineke muru Dinwenu anyi bu Chukwu Nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna Otito diri Chineke VERSE 3 Onye n'ekpochapu njo Njo nk'uwa meere anyi ebere Meere anyi ebere Onye n'ekpochapu njo Njo nk'uwa nara aririo anyi Otito diri Chineke

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE

OTITO DIRI CHINEKE

By Ifeanyi Nwaiwu
Staff & Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Gloria Mass Settings Hymns
0 0

More lyrics you may want