Full Lyrics
[CHORUS]
Ezi Chineke Nna,
Mmụọ si n'igwe,
Bịa bata n'obi ndị nke gị.
[REFRAIN]
O Dinwenu bata,
E kwerem nụ gị.
[VERSE 1]
O Dinwenu bata, agụụ gị naagụ m
O Dinwenu bata, ihe gị naasọ m
[VERSE 2]
O Dinwenu bata, nye m ihe n'obi
O Dinwenu bata, nye m onyinye gị
[VERSE 3]
O Dinwenu bata, nekwasa m anya
O Dinwenu bata, gbaghara m njọ
[VERSE 4]
O Dinwenu bata, nye m ezi ndụ
O Dinwenu bata, nye m ezi udo
[VERSE 5]
O Dinwenu bata, nye m ike gị
O Dinwenu bata, nye m Mmụọ gị
[VERSE 6]
O Dinwenu bata, ị bụ Onye nwem
O Dinwenu bata, ị bụ Chukwu mo