Bata Dinwenu by Ukoh Benjamin — Lyrics

Ukoh Benjamin Igbo Communion Hymns Hymns Prayer Consecration Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Bata Dinwenu n'obi m maka m kpuru obi m n'acho gi bia bata Jesu mo achotom gi Dinwenu njem ndu Ka m kuo is'ike n'ime gi VERSE 1 Gi bu Onye nchedo nke ndi kwere nu Ekwere m Nna REFRAIN bata n'imem VERSE 2 Gi bu Onye mgbazi ndiobi ha dara mba Achorom gi Nna VERSE 3 Gi bu ihe nke ndi no n'ochichiri Ka i he gi Nna VERSE 4 Mkpuru obi m choro gi Nna Ihe nile m nwere bu nke gi Nna Nke gi ka m bu n'kegi ka m choro i bu oh Were zianu nu mee ihe masiri gi eh Ahurum gi n'anya Jesu bata biri n'imem Jesu bata bata biri n'imem Nna biri n'imem

Download the sheet music

Bata Dinwenu

Bata Dinwenu

By Ukoh Benjamin
Solfa
Igbo
3 pages
5 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer Consecration
0 0

More lyrics you may want