BATA DINWENU by Ukoh Benjamin — Lyrics

Ukoh Benjamin Igbo Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Bata Dinwenu n'obi m Maka mkpuruobi m n'achọ gị Bịa bata Jesu m o, achọto m gị Dinwenu njem n'igwe Ka m kwụsị ike n'ime gị VERSE 1 Gị bụ Onye nchedo nke ndị kwere nụ Ekwere m Nna Bata n'ime m VERSE 2 Gị bụ Onye mgbazi ndị obi ha dara mba Achọrọ m gị Nna Bata n'ime m VERSE 3 Gị bụ ihe nke ndị nọ n'ọchịchịrị Ka ihe gị Nna Bata n'ime m VERSE 4 Mkpuruobi m chọrọ gị Nna, bata n'ime m Ihe niile m nwere bụ nke gị Nna, bata n'ime m Nke gị ka m bụ, nke gị ka m chọrọ ịbụ oh, bata n'ime m Were zi anụ ahụ m mee ihe masịrị gị eh, bata n'ime m OUTRO Ahụrụ m gị n'anya Jesu Bata bata biri n'ime m Jesu bata bata biri n'ime m

Download the sheet music

BATA DINWENU

BATA DINWENU

By Ukoh Benjamin
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want