Chidi Zeigue IgboEntrance songsMarian HymnsHymns for Saints & Feast Days Solfa notation
Full Lyrics
CHORUS
Ihe ịrịba ama dị otugwu
Pụtara ihe n'eluigwe
Otu nwanyị nke yikwasara anyanwụ n'ahụ ya
Dị k'uwe.
VERSE 1
Ọnwa dị n'okpuru ụkwụ ya abụọ
Kpakpando iri na abụọ bụkwa okpu eze dị n'isi ya.