Full Lyrics
REFRAIN
Ụmụ gị ezukọtala o n'obi gị eze,
Anyị bịara k'anyị kele gị maka n'ị dịrị anyị mma o.
VERSE 1
Ọñụ ahụ ị nyerem o kam jiri bịa,
E jim ya bịa kam gụọrọ gị egwu n'obi gị
Ọ gagh' emem nọnụ ị bụrụ gị abụ ọtịto.
Biko gbadata bịa nụrụ egwu emam jiri bịa.
VERSE 2
Ndụ n'ahụ k'ị nyerem o n'atọ m,
Akụ n'ụb'ị nyerem o n'atọ m,
Ọgụgụ isi na mma ị chọrọ m atọghụgọ m o Chukwu okeke.
Ọgịnịzị kam geji gbub'oge ị bịatụọrọgị mmamma.
VERSE 3
Ụmụ gị ndị ke n'enye gị n'ekele gị o
Maka n'ekele dike n'nka mere k'adịyị m'ọzọ.
Nk'ị mere me dị anyị mma Olisa b'n'igwe.
Anyị chọrọ ị zọch o nna doo mere gaba n'iru.
VERSE 4
K'iru anyị dị iche iche b'ụka nkp'anyị siri dị iche iche,
Anyị ebuwuwonk'anyị nile tinye gị n'aka.
O Chukwu, biko Chukwu nụrụ olu anyị o
Ma meere anyị ihe anyị n'arịọ gị k'osi akpa nyị.