Amuworo Ayi Otu Nwa by Christian Onyeji — Lyrics

Christian Onyeji Igbo English Christmas Anthems Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ọ n'ihi n'amụworo anyị otu nwa, otu nwa, n'ihi n'amụworo anyị otu nwa. Otu nwa ka e nyeworo anyị, otu nwa nwoke ka e nyeworo anyị. Otu nwa ka e nyeworo anyị. Otu nwa nwoke ka e nyeworo anyị, otu nwa ka e nyeworo anyị. N'ihi n'amụworo anyị otu nwa, n'ihi n'amụworo anyị otu nwa. Otu nwa, otu nwa, n'ihi n'amụworo anyị otu nwa. Amụworo anyị otu nwa, amụworo anyị otu nwa, amụworo anyị otu nwa. Otu nwa nwoke ka e nyeworo anyị, ka e nyeworo anyị, ka e nyeworo anyị. Otu nwa ka e nyeworo anyị, otu nwa ka e nyeworo anyị. Otu nwa nwoke ka e nyeworo anyị, otu nwa ka e nyeworo anyị. N'ihi n'amụworo anyị otu nwa, n'ihi n'amụworo anyị otu nwa. Otu nwa nwoke ka e nyeworo anyị, ka e nyeworo anyị, ka e nyeworo anyị. Otu nwa ka e nyeworo anyị, otu nwa ka e nyeworo anyị. SOPRANO SOLO Chineke nke bụ dike, Chineke nke bụ dike. TENOR SOLO Nna nke bụ nna mgbe niile. ALTO SOLO Nna nke bụ nna mgbe niile. SOPRANO SOLI Chineke nke bụ dike, otu nwa nwoke ka e nyeworo anyị, Chineke nke bụ dike. Otu nwa ka e nyeworo anyị, nyeworo anyị, nyeworo anyị, nyeworo anyị!

Download the sheet music

Amuworo Ayi Otu Nwa

Amuworo Ayi Otu Nwa

By Christian Onyeji
Staff & Solfa
Igbo, English
6 pages
2 Downloads
Christmas Anthems
0 0

More lyrics you may want