Full Lyrics
INTRO
N'ihi na amụworo anyị otu nwa,
Ọ bụ nwa, otu nwa,
N'ihi na amụworo anyị otu nwa.
REFRAIN
Otu nwa ka e nyewo r'anyi,
Otu nwa ka e nyewo r'anyi,
Otu nwa nwoke ka e nyewo r'anyi,
Otu nwa ka e nyewo r'anyi.
CHORUS
N'ihi na amụworo anyị otu nwa,
N'ihi n'amụworo anyị otu nwa, otu nwa.
Otu nwa, n'ihi na amụworo anyị otu nwa.
Amụworo anyị otu nwa, otu nwa nwoke.
Amụworo anyị otu nwa, amụworo anyị otu nwa.
Otu nwa nwoke ka e nyewo r'anyi,
Ka e nyewo r'anyi, ka e nyewo r'anyi.
Nyewo r'anyi, ka e nyewo r'anyi, ka e nyewo r'anyi.
Otu nwa ka e nyewo r'anyi, otu nwa ka e nyewo r'anyi.
SOPRANO SOLO
Chineke nke bụ dike.
TENOR SOLO
Nna nke bụ nna mgbe niile.
ALTO SOLO
Nna nke bụ nna mgbe niile.
DUET
Chineke nke bụ dike.
CHORUS
Otu nwa ka e nyewo r'anyi,
Ka e nyewo r'anyi, ka e nyewo r'anyi.