Full Lyrics
CHORUS
Amụgo ya, eh
Amụgo ya, eh
Amụgo ya, eh
Eh
Bese nwa Jesu nwankanwa
Amụgo ya, eh
Bese nwa Jesu nwankanwa
VERSE 1
Na Bethlehem n'obodo Judea
Ebea muru nwa kanwa
Kpakpando n'enwukesi n'ike
Ya makana Onyenzọpụta anyị abịarugo
Amụgo ya
VERSE 2
Gịnị k'anyị gaenye ya?
Ọla edo, frankincense na myrrh
Onyinye kwesịrị Onye eze
Na myrrh
Onyinye kwesịrị Onye eze
Amụgo ya
VERSE 3 (MALE SOLI)
Aaa eee
Iye iye iye, nwa kanwa ka muru anyị
Kedu ọja m, egwu mewe egwu mewe ya iya
Udo n'eku ume o ndị gbakwara n'ụwa
Onyenzọpụta abụgo nwa
Udo gaadị, ọchịchịrị gaala
Chukwu nwa ga chigide chigide chụọ mba nile o
Otito dịrị Chineke n'elu kachasị
Makana Chukwu nwa abịago n'ụwa
Ei a